Akụkọ Ifo Episodes Episode guide
- All
- Available now (0)
-
Ụmụ Igbo, oge egwu eruola. Ngwanụ pụtanụ nọgbọ - Ep.8
" Ụmụ Igbo, oge egwu eruola. Ngwanụ pụtanụ n'ọgbọ. "
-
Onwere akụkọ anyị chọrọ ịkọrọ unu... - Ep.19
Onwere akụkọ anyị chọrọ ịkọrọ unu...
-
Nwannụnnụ nwannụnnụ nta - Ep.9
" Kedụ ndị bụ mama na papa egwuregwu ebe a? Ngwa soro anyị lọghachi mgbe elu bụ ala ọsa."
-
Nwa anịga o! Nwa anịga o! - Ep. 1
Nwa Igbo, ka anyị kpọlaa gị ụlọ ozugbo.
-
Nne gị ọ na-agụrụ - Ep.13
" Nne gị ọ na-agụrụ gị ụdịrị egwu a, biko gụọ ya 'tag' anyị. Mgbe elu bụ ala ọsa"
-
Ihe mere ọnwụ ji bịa nụwa - Ep.6
Akụkọ ifo gbasara etu ọnwụ si bịa n'ụwa
-
Ihe mere ọnwụ ji bịa n'ụwa - Ep. 16
Akụkọ ifo gbasara etu ọnwụ si bịa n'ụwa
-
Ifo chakpii - Ep.5
" Ifo chakpii!! Ngwa lee ifo anyị na-ewetara gị n'izu a"
-
Ifo chakpi! - Ep.14
Ifo chakpi! Kedụ ndị ma nke a?
-
Gbusa gbusa m. Sara! - Ep. 2
Gbusa gbusa m. Sara! Kedụ ndị ma agụ nke a? Kedụ ndị ọzọ i chetara? Kwuo ya ebe a.
-
Etu mbe siri lụọ nwa eze - Ep.3
Ifo chakpii!! Ị mara etu mbe siri lụọ nwa eze?
-
Egwu ọnwa - Ep.10
" Ngwa nụ soro anyị gbaa egwu ọnwa. Onye kwuo pịm, anyị abịakwute ya na nrọ"
-
Akụkọ Ifo- Kedụ ihe na-eme onye na-emegbu nwa enwe - Ep.4
Kedu ihe na-eme onye na-emegbu nwa enwe nne?
-
Akụkọ ifo Ọgadịmma - Ep.21
"Ifo chakpịị! Ị nụla akụkọ ifọ 'Ọgadịmma'? Bịa nụrụ ugbua."
-
Akụkọ ifo Ọgadịmma - Ep.21
"Ifo chakpịị! Ị nụla akụkọ ifọ 'Ọgadịmma'? Bịa nụrụ ugbua."
-
Akụkọ ifo nke taa- Mgbe mbe na nkịta gara mgba - Ep.12
Akụkọ ifo nke taa: Mgbe mbe na nkịta gara mgba.
-
Akụkọ ifo mmemme Mbe na Agụ... - Ọ bụrụ na ị ma - Ep.22
Akụkọ ifo nke ´óĎó´«Ă˝ Igbo bụ akụkọ ndị Igbo nke gboo a na-akọ site n’iji ihe e serese na-akuzi ezi agwa ma omenala Igbo.
-
Akụkọ ifo mmemme Mbe na Agụ... - Ọ bụrụ na ị ma - Ep.22
" Ọ bụrụ na ị mara agba egwu, akụkọ ifo a ga-amasị gị. Lee ka Mbe siri jiri egwu ghọgbuo enyi ya bụ Agụ maka ihe oriri."
-
Akụkọ ifo Adamma - Ep.20
" O nwere akụkọ anyị chọrọ ịkọrọ unu. Ị nụla akụkọ ifo Adamma mbụ? Ngwanụ gee nti."
-
Akụkọ Ifo - Ihe kpatara na anya ukwu adịghị mma - Ep.15
" Ifo chakpii!!! Wọọọọ!!! Ị maara na anya ukwu adịghị mma? Ngwanụ kpọkọọ ụmụ gị ka ha mụta ihe"
-
Akụkọ Ifo - Ep.7
Ifo chakpii! O ruru otu mgbe!!
-
Akụkọ Ifo - Ep.18
"Ifo chakpi! O nwere akụkọ anyị chọrọ ịkọrọ unu. Ngwa gee ntị"
-
Akụkọ egwuregwu - Mbe na nwunye ya - Ep.17
Akụko ifo: Mbe na nwunye ya